NEWS| EL LIST | DJ MIX | TALK ZONE | SPORTS | LAKEYZ BEAT | DJ DEE | ESC COMEDY | | SkillUp Edda

DOWNLOAD ODUMUIJE BY SKY MONEY FEAT. KING OGENWANNE


Be the first to download and listen to Odumuije by Sky Money Feat. King Ogenwanne.

DOWNLOAD MP3

************************************************************************

Lyrics 

he he he ekwe skymoney onye ewgu ya na king doctor ogenwanne ha abiala ozo odumuije odumuila

(chorus )enwe bu mu odumuije 2x Mana oruru la osi oru odumuije agba Oso Mana enwerem odumuije chukwu bu odumuije odumuije odumula
njebe ejebe okwa chi edumum ooh nlaba alabaokwa ya na edum ebe anyi nah alu olu ebe anyi na agu akwukwo okporo uzo nile akwa ya na edum si chukwu ya dube anyi olisa Biko chebe anyi ekwela ifere wee Mee anyi nnamu oh
(vers1)ihe anyi na ayo chukwu olisa bu ogologo ndu n aru isi Ike n akuluba Maka ubiam na ajoka eeh ihe anyi Na anyi na ayo chukwu olisa doo doo doo si na onwu egbukwala achara mgbe ona etoo imana onwu ntoro obia ona ebute ariri oh oh Anamu okoro obia nke n agba mbo chukwu were nnukwute ego gozie ha agbohobia nke na acho chukwu nwere ezigbo di fichaya Anya (vrs 2. ogenwanne) chukwu emego kwaya ozo olisa ekele egwu skymoney bu egwu oma obiligwa nara ekele na iki n,a imewokwa ya ozo chukwu chebe umu ghi oh egwu skymoney ewgu eji agba oringo
egwu skymoney egwu eji enwe anuri
I grew egwu skymoney obara ngabli elu ala skymoney tiyere m egbu obioma ihe garagi ofuma
skymoney si ghi tibe nkwa tibe nkwa obu akaraka akaraka adighi eficha ya eficha (okaomere)
ihe obula ina eme n uwa ah sighi nmezia ndughi emezie
mkpuru onye kuru n uwa ah yaka oga ahoro kwa oh (iye okokoko ) eeh yi eeh yi
skymoney n aso oge nwanne egwu odumuije eje odumuije alota oh
Ana m ekele umu abia state le Ana m ekele si kwa enugu state ndi oma ndi oma
ebonyi state kara aka anyi alabagokwa oh asi mu ya diri unu nma nke onye jiri ya zere imo state na anambra asi m anyi
alabagokwa oh (chorus) actro skymoney onye egwu , chief Dr ogenwanne anamekela eeh don c world fashion and designer onye oma chitocee nwa mama Carpenter team golden work ana m ekele ugbaka na agba n udu mmiri ochiri ozuo 1 of ala Edda Julius ekelediri nu
bia nwaanyi butewa nu nmaya ka Ife n emezi eeh putawa na ogbo na orugo.

 

Leave a Comment


Share this post with your Friends on



No Responses Yet

Leave a Reply

NOTE:- Make your comment a bit long to get it approved.




Go Back To The Top



FL MUSIC OF THE WEEK
FL VIDEO OF THE WEEK

Looking for something? Search below

CHECK OUT OUR INITIATIVES

...... ...