NEWS| EL LIST | DJ MIX | TALK ZONE | SPORTS | LAKEYZ BEAT | DJ DEE | ESC COMEDY | | SkillUp Edda

Download Njo By Wondkay


Wondkay is a talented upcoming star from the city of Oso Edda in Ebonyi State.

The Track “NJO” was birthed base on what the world is turning into and he believes that someday things will be back to normal.

Download MP3.

 

Lyric:

However! Ha yeah
Hagwa
Oku na enwu gidi gidi na anyukwa piata piata piatakam…..
Obu WONDKAY

Verse 1

Anya kam ji Lee ndia whey funa ha bu umu azi,
Onweghi ife ha ga Eme m cause now Adim baddie,
Mere mere n’iru gwompiti na azu mana Anya furu mu, Nwanne m nwoke adim egwu ga juese maka mu,Adighi m Eme gidi gidi Kama adim gentle,
Mua bu onye isi nke mbu mere mmiri zoo na ututu, Ha ncha kpom Ogaranya, udumiri na okochi,Ha furu na akwurum chim di ogologo ka osisi oji,
Obodo kam so yeas Obodo kam so bia,Ife mna Eme Adighi easy achoro m ime ya ka oba,
Nwanne listen Mua jikwa aku na uba,Oke chukwu nyere nwata bu Oke nwata ga eji ba…..

(Chorus)
Guys them are cry everywhere (Eluigwe)
Guys them are cry everywhere(Haleluya)
Guys them are cry everywhere(story for the Gods)
Haunnn!
Iga fu na ha ncha di Njo(2x)……

Verse 2
Were nke chukwu nye chukwu
Mana chukwu bu Eze,
Were nke madu nye madu amaghi Ndi ana Eze,
Ndi obara di na Anya spiritually ha ncha di Njo, ha ncha di Egwu,ha ncha na emekwa ife di njo,
Fa ga si gi weta weta ka ha nye gi were nke iji bia,
Buh when you try and see,
Iga fu na Chukwu ka Dibia,(Oloun) Haaaa
Chukwu ka Dibia,
Eluigwe Uwa di njo,
Be careful Nwanne I mean were nwayo na aga,
Ndidi bu ije uwa,
Ndi NNE mama isokwa,
Asirim confident is the key
I don get my own,
I don do many things I do I do for guys in the Town,
I do for myself I do for the crown,
In my city mgbe mturu down
Ha whey gwam si m life don wear Gown,
M whey jide maka ife anyam na fu di egwu
Onye ogbi na agu Egwu,
Onye mgworo na aga ije,
Onye isi na egosi madu
Na Uzo na elu Egwu…..

(Chorus)

Were nke chukwu nye chukwu mana chukwu bu Eze,
Were nke madu nye madu
Amaghi Ndi ana Eze
Ndi obara di na Anya spiritually ha ncha di Njo
Ha ncha di njo Ha ncha di njo
Haa
Okwa na rap oo
Before iwere nke iji kam pia m gwogwo(Hagwa) ha
Wondkay obata osu
The BigWig
Money T I see you
Nice one
Cry everywhere
Guys them are cry everywhere
Guys them are cry everywhere
Guys them are cry everywhere
Iga fu na ha ncha di njo…….
Ok
Guys them are cry everywhere.

 

Download MP3.

 

Leave a Comment


Share this post with your Friends on



No Responses Yet

Leave a Reply

NOTE:- Make your comment a bit long to get it approved.




Go Back To The Top



FL MUSIC OF THE WEEK
FL VIDEO OF THE WEEK

Looking for something? Search below

CHECK OUT OUR INITIATIVES

...... ...